1 Chronicles 22:7-8

7Devid gwara Solomọn sị, “Nwa m, ọ dị m nʼobi
Maọbụ, ọ gụrụ m agụụ
iwu ụlọ maka aha Onyenwe anyị bụ Chineke m,
8ma okwu Onyenwe anyị ndị a ruru m ntị sị m, ‘Ị wụsịala ọtụtụ ọbara, bukwaa ọtụtụ agha. Ị gaghị ewu ụlọ nye Aha m, nʼihi na ị wụsịala ọtụtụ ọbara nʼelu ala nʼihu m.
Copyright information for IboBIU