2 Kings 17:25

25Ma mgbe ndị Asịrịa malitere ibi nʼebe ahụ, ha atụghị egwu Onyenwe anyị, maọbụ fee ya ofufe. Nʼihi ya, Onyenwe anyị zitere ọdụm
Nʼihi nʼala ahụ tọgbọrọ nʼefu nwa oge nta, nke mere ka ọdụm bi nʼọhịa ndị Palestia mụbaa. Lev 26:21-22
ndị batara nʼetiti ha gbuo ụfọdụ mmadụ nʼime ha.
Copyright information for IboBIU