Judges 5:8

8Mgbe ụmụ Izrel họrọ ife chi ndị ọzọ ofufe,
mgbe agha bịara nʼọnụ ụzọ ama niile,
ahụghị ọ bụladị otu ụta maọbụ ùbe.
Ndị iro ha ekwekwaghị ka onye Izrel ọbụla jide ngwa agha ọbụla.

E, ọ bụladị nʼetiti iri puku ndị agha anọ, a hụghị otu ngwa agha ọbụla.
Copyright information for IboBIU