Psalms 69:23

23Ka anya ha gbaa ọchịchịrị, ka ha gharakwa ịhụ ụzọ ọzọ,
mekwa ka ụkwụ ha na-ama jijiji mgbe niile.
Copyright information for IboBIU