2 Samuel 8:18

18Benaya, nwa Jehoiada, bụ onyeisi ndị Keret na Pelet.
Ndị Keret bụ ndị si obodo Kriit, ebe ndị Pelet si nʼobodo Filistia. Ha bụ ndị agha e goro ego na-eche eze nche, gụọ akwụkwọ 1Ih 18:17
Ụmụ ndị ikom Devid bụkwa ndị nchụaja.

Copyright information for IboBIU