Ezra 7:1-5

Ezra abịaruo Jerusalem

1Mgbe nke a gasịrị, nʼoge ọchịchị Ataksekses bụ eze Peshịa. Ezra bụ nwa Seraya nwa Azaraya, Azaraya nwa Hilkaya, 2bụ nwa Shalum, nwa Zadọk, nwa Ahitub, 3nwa Amaraya, nwa Azaraya, nwa Meraiot, 4Meraiot nwa Zerahaya; Zerahaya nwa Uzi, Uzi nwa Buki; 5Buki nwa Abishua, Abishua nwa Finehaz; Finehaz nwa Elieza, Elieza nwa Erọn onyeisi nchụaja.
Copyright information for IboBIU