Genesis 38:6-8

6Juda lụtaara Ịa, ọkpara ya, nwunye onye aha ya bụ Tama. 7Ma nʼihi na Ịa, ọkpara Juda, dị njọ nʼanya Onyenwe anyị. Onyenwe anyị gburu ya.

8Mgbe ahụ, Juda sịrị Onan, “Bakwuru nwunye nwanne gị ka ịkuchie ya, ka i si otu a wulite mkpụrụ maka nwanne gị.”
Copyright information for IboBIU