Matthew 5:27-28

Ịkwa iko

27 “Unu nụrụ na e kwuru sị, ‘Akwala iko.’ a 28Ma asị m unu, onye ọbụla lere nwanyị anya site na-agụụ ịkwa iko emeelarị mmehie ịkwa iko nʼime obi ya megide nwanyị ahụ.
Copyright information for IboBIU